Hani Ramzi (Arabic; a mụrụ n'abalị iri abụọ na isii n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1964) bụ onye Egypt na-eme ihe nkiri na otu n'ime ndị na-eme egwuregwu ọchị a ma ama n'Egypt.
Developed by StudentB